Otu Chineke Ahụ book cover

Otu Chineke Ahụ na-enye nghọta ọhụrụ banyere ọdịdị na eziokwu nke Chineke, na banyere atụmatụ na nzube Chineke n'ụwa nakwa n'Obodo Ukwu nke ndụ dị na mbara ụwa. Ọ na-enye azịza ọhụrụ nye ajụjụ ndị dị omimi ma dị mgbagwoju anya nke ndị mmadụ jụworị kemgbe puku afọ banyere Chineke, banyere mmalite nke ndụ, okike, mgbapụta, mkpụrụ obi na ọtụtụ ihe ndị ọzọ.

Akwụkwọ a nke Ozi Ọhụrụ na-enye anyị ebe ọhụrụ anyị ga-anọ lee anya banye n'obi Chineke, laghachi azụ ruo na mmalite nke mbara ụwa, ma ghọta nnukwu nkewa ahụ site na Chineke nke butere mmalite na ntolite nke ndụ niile. Ọ na-akpọ anyị gbadaa gafee ụzọ ochie niile nke uche anyị ruo n'ọnụnọ na ike mmụọ dị n'ime anyị, ma na-egosi ihe mere onye ọ bụla n'ime anyị ji nọrọ n'ụwa n'oge a.

Otu Chineke Ahụ bụ akwụkwọ nke abụọ nke Mpịakọta 1 nke Ozi Ọhụrụ.

Ndepụta Ọdịnaya

  • Isi 1: Comprehending God (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 2: The New God Revelation (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 3: The Origin (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 4: The Separation (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 5: What is Creation? (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 6: The Soul (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 7: What Creates Evil? (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 8: The Redemption (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 9: God, Knowledge and the Angelic Presence (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 10: How God Speaks to the World (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 11: God’s Plan Is to Save Everyone (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 12: The Heart of God (a sụgharịbeghị ya)