Obodo Ukwu book cover

Ụwa anyị na-apụta banye n'Obodo Ukwu nke ndụ nwere uche dị na mbara ụwa. Ọbịbịakọ amalitela, mkpọchi anyị na mbara ụwa akwụsịla. Nke a bụ ọnụ ụzọ ntolite kachasị ukwuu n'akụkọ ihe mere eme nke ụmụ mmadụ, ma ọ bụ ezie na anyị amaghị ihe na-eme ma kwadobeghịkwa.

Obodo Ukwu na-ekpughe:

- Ndị na-eleta ụwa anyị, ihe mere ha ji nọrọ ebe a na ihe ha chọrọ

- Atụmatụ ndị si na mbara ụwa na otu ọ si emetụta ndị mmadụ n'ebe niile

- Ndị bụ ezigbo Ndị Enyi nke ụmụ mmadụ na otu ha si dị iche na ike ndị na-etinye aka n'ụwa anyị

- Mmekọrịta dị n'etiti isi omume mmụọ anyị na ọbịbịakọ na ụdị ndụ ndị ọzọ nwere uche

- Otu e si akwado maka eziokwu nke Ọbịbịakọ site n'ike ahụ e kere na anyị bụ nke bi n'ime anyị.

Ndị mmadụ gburugburu ụwa maara n'ime obi ha na ndụ dị na mbara ụwa bụ eziokwu, nakwa na anyị anọghị naanị anyị na mbara ụwa ma ọ bụ ọbụna n'ime ụwa anyị. Akwụkwọ a na-enye anya nlebanya sara mbara banyere eziokwu nke Ọbịbịakọ na ndụ nwere uche dị na mbara ụwa, banyere mkpa ọ dị ịkwado maka eziokwu a, na banyere ihe ndụ gị pụtara na mgbanwe dị oke mkpa a n'akụkọ ihe mere eme nke ụmụ mmadụ.

Obodo Ukwu bụ akwụkwọ nke anọ nke Mpịakọta 1 nke Ozi Ọhụrụ.

Ndepụta Ọdịnaya

  • Isi 1: Humanity’s Emergence into the Greater Community (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 2: Contact With Intelligent Life in the Universe (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 3: Facing the Greater Community (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 4: Entering the Greater Community (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 5: Who Are the Allies of Humanity? (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 6: The Enemies of Humanity (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 7: Humanity’s Destiny in the Greater Community (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 8: Preparing for the Greater Community (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 9: Protecting the World (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 10: The Importance of the Greater Community (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 11: The New Revelation (a sụgharịbeghị ya)