Ọzụzụ Ịga n'Ihu nke Nzọụkwụ na-aga n'ihu na njem na-agbanwe ndụ nke malitere na Nzọụkwụ Ruo n'Ihe Ọmụma. Ebe ọ nwere Nzọụkwụ 84, ya bụ omume, Ọzụzụ Ịga n'Ihu na-akpọrọ gị gaa n'ihu ruo na mmezu nke nzube na akaraka gị na ndụ.
Ọ bụrụ na i mechaala njem dị na Nzọụkwụ Ruo n'Ihe Ọmụma ugboro abụọ ma soro ntụziaka ahụ n'agbanweghị usoro ọmụmụ ya, mgbe ahụ ị dịla njikere ịmalite ọmụmụ a dị elu karị.
Ọzụzụ Ịga n'Ihu nke Nzọụkwụ dịịrị ndị na-amụ Ozi Ọhụrụ n'ụlọ ahịa New Knowledge Library.
Ọzụzụ Ịga n'Ihu nke Nzọụkwụ bụ akwụkwọ nke abụọ nke Mpịakọta 3 nke Ozi Ọhụrụ.