Ebili Mmiri Ukwu nke Mgbanwe book cover

Ebili Mmiri Ukwu nke Mgbanwe na-eweta ihe onyonyo nke mbara ala nke na-agbanwe nnọọ iche, nakwa nzọụkwụ ndị anyị pụrụ ịzọ iji gabiga ụwa a nke ọgba aghara na ejighị n'aka ya na-abawanye. Akwụkwọ a na-eweta ụzọ ọhụrụ dị iche nke inweta ihe a maara nke ọma na ntụzịaka na ndụ, ya bụ usoro pụrụ iche nke ndị mmadụ n'ebe niile pụrụ itinye n'ọrụ. Site n'ịghọta Ebili Mmiri Ukwu nke ọgba aghara gburugburu, nke ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nke ọha mmadụ, ma jikọọ onwe ha na Ihe Ọmụma, bụ ikike dị omimi nke dị n'ime ha, ndị mmadụ nwere ike ịchọta ike na obi siri ike iji megharịa onwe ha ma bụrụ ndị na-etinye aka n'ụwa.

Ebili Mmiri Ukwu nke Mgbanwe bụ akụrụngwa dị mkpa ị pụrụ iji kwadebe onwe gị n'uche, n'obi na n'ụzọ aka ọrụ maka oge siri ike na-abịa n'ihu. Site n'ịkwado ma na-etinye aka n'ụwa, ị pụrụ inweta ike na nkwụsi ike iji che ọgba aghara gburugburu, nke ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nke ọha mmadụ na-abịa ihu, ma malitekwa ịghọta adịghị ike anyị na mbara ụwa jupụtara na ndụ nwere uche.

Ebili Mmiri Ukwu nke Mgbanwe bụ akwụkwọ dị na Mpịakọta 5 nke Ozi Ọhụrụ.

Ndepụta Ọdịnaya

  • Introduction (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 1: The Great Waves of Change (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 2: The Great Waves and Your Life (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 3: Escaping the Past (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 4: The Freedom to Move With Knowledge (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 5: The Deep Evaluation (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 6: Relationships and the Great Waves (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 7: Preparing Your Family (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 8: The Danger of Isolation (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 9: The Great Waves Prophecy (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 10: The Great Waves and the Hidden Reality of Contact (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 11: Where Will You Place Your Faith? (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 12: Your Purpose and Destiny in a Changing World (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 13: A New Message of Hope (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 14: Seeing, Knowing and Taking Action (a sụgharịbeghị ya)
  • Recommendations for Living in a Great Waves World (a sụgharịbeghị ya)
  • Great Waves of Change Practices (a sụgharịbeghị ya)