Ịkwado maka Obodo Ukwu book cover

Ịkwado maka Obodo Ukwu bụ akwụkwọ nke ga-akwado anyị maka eziokwu nke Ọbịbịakọ na ndụ si na mbara ụwa, nakwa maka ọpụpụ nke ụmụ mmadụ banye n'“Obodo Ukwu” nke ụwa dị na mbara ụwa. Obodo Ukwu adịla ebe a — ike ndị si na mbara ụwa, bụ ndị si n'akụkụ mbara igwe a, nọ n'ụwa anyị ugbu a. Nke a na-akpọ mkpa siri ike ịkwado n'uche, n'obi na n'ime mmụọ maka eziokwu nke ibi ndụ n'ọkwa buru ibu, bụ ihe akwụkwọ a na-akọwa.

N'afọ 1997, Marshall Vian Summers natara Ịkwado maka Obodo Ukwu, ọ bụkwa ederede mbụ nke Ozi Ọhụrụ nke kpughere eziokwu buru ibu nke Obodo Ukwu ebe anyị bi, ma weta nkwadebe zuru ezu maka ndụ na gburugburu ọhụrụ a siri ike. Ọ na-ekpughe otu mmekọrịta dị n'etiti ụwa dị iche iche si gbagwojuo anya, nakwa ngwa ọrụ ndị dị mkpa ụmụ mmadụ chọrọ iji zute ike ndị si na mbara ụwa nke ọma. Ezinụlọ mmadụ na-agabiga ugbu a mkpọchi ya nke dịruru puku afọ na mbara ụwa ma na-amụta iji amamihe soro ụdị ndụ ndị ọzọ nwere uche mekọrịta. Eziokwu a na-eme ka etu anyị si ele onwe anyị na ebe anyị nọ na mbara ụwa saa mbara nke ukwuu.

Ịkwado maka Obodo Ukwu bụ akwụkwọ dị na Mpịakọta 2 nke Ozi Ọhụrụ.

Ndepụta Ọdịnaya

  • Introduction (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 1: What is the Greater Community? (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 2: The Greater Community Presence in the World (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 3: Eziokwu Ndị Dị Mkpa Banyere Obodo Ukwu
  • Isi 4: Greater Community Intelligence and the Mental Environment (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 5: Resources, Trade and Competition in the Greater Community (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 6: The Meaning of Spiritual Development in the Greater Community (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 7: The Great Challenge Awaiting Humanity (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 8: Developing a Greater Community Perspective and Understanding (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 9: Finding Knowledge (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 10: Gaining Strength and Influence in the Mental Environment (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 11: Developing Clarity and Discernment (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 12: Going Beyond the Limits of Human Religion and Belief (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 13: Human Responses to the Greater Community (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 14: Developing Certainty, Strength and Wisdom (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 15: Developing Greater Honesty (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 16: Relationships, Destiny and Calling (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 17: Beginning the Preparation (a sụgharịbeghị ya)
  • Isi 18: Guidelines for Preparing for the Greater Community (a sụgharịbeghị ya)